한국   대만   중국   일본 
Hepata?tis B - Wikipedia, Njikota edemede nke onyobul? Jump to content

Hepata?tis B

Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
Hepata?tis B
?r?a ?r?a , class of disease
obere ?d? nke viral infectious disease , viral hepatitis , Hepadnaviridae infectious disease , disease   Dezie
ihu nke women's health   Dezie
ihe kpatara ya Hepatitis B virus   Dezie
afflicts liver   Dezie
health specialty infectious diseases   Dezie
nyocha ah?ike nnyocha ?bara , liver biopsy , polymerase chain reaction , ELISEA   Dezie
usoro nnyefe ?r?a haemocontact transmission of pathogen , placental transmission   Dezie
genetic association HLA-DQB2 , UBE2L3 , HLA-DPA1 , HLA-DPB1 , GRIN2A   Dezie
ICD-9-CM 070.30   Dezie
NCI Thesaurus ID C3097   Dezie
ka ?ba ?cha n'anya nke B (Hepatitis) si agbasa

?ba ?chananya nke oyibo kp?r? Hepata?tis B b? nje ?r?a n'efe  nke n'emet?ta umeji. Onwere ike ?kpata nsogbu nd? ga-anote aka n'ime ah?. Mgbe ?f?d? nd? nwere ya anagh? ama na ha nwere ya. Nd??z? n'egosi na ha nwere ya site n'?gb? agb?, ah? ?gbanwe ka okwes?r?, ike ?gw?gw?, mam?r? n'eji oji na af? igbu mgbu. [1] Mgbe ?f?d? nsogbu a n'an?gide ruo ?t?t? izu mana ? nagh? egbu mmad? ?s? os?. [1] [2]  ? na-er? abal? 30 ruo 180 tupu ogosichaa nke?ma. [1] Nd? bu ya p?ta ?wa, b? pasent 90 n'enwe ?d? nke a akp?r? Hepata?tis B, ebe pasent iri nke nd? enwegh? ya mgbe ha d? af? ise anagh? enweta ya. [3]  Mana nd? oji anagh? ama mgbe oji nweta ha; mana ha nwere ike inwe or?a umeji na ?nya n'ime umeji nwere ike ijide onye ah?. [4] Nke a n'ebute ?nw? pasent 15 ruo 25 nd? nwere ?r?a a.

Mgbe mmad? na onye nwere ?r?a n?k?tara ma?b? mek??, onwere ike ibute ya. [1] Nd? nwetara ya mgbe ha n'am? nwa ma?b? mgbe ha b? ?m?ntak?r? b? n'ihina ha n? ebe ha ga-enweta ya ngwa ngwa. Mana nd? n? ebe ?d?chagh? nnukwu nwere ike inweta ya site na mminye ?bara ma?b? mmek?ah? nwoke na nwany?. [1] Nd? n'ar? n'?l?ah?ike , ebe ana am?nye ?bara, ebe ana am?p? ?bara , nd? bi ebe onye nwere ya n?, ime njem ebe nd? nwere ya n? n'ebe amara maka ya. [1] [3]  Nd? n'ede ihe n'ah? ha na nd? mepere ah? ha emepe b? nd? nwere ya n'af? 1980, mana obelatala n'ihi ?gw? mgbochi. [5]   Mana anagh? ebuta ?r?a mgbe mmad? jidere onye?z? aka, iji efere onye nwere ya ji eme ihe rie nri, isusu ?n?, ?mak? mmad?, ?kwa ?kwara, ?ma uzere, ma?b? inye nwa ara. [3]  Ekweres?r? ile ah? ihe d?ka abal? 30 ruo 60 mgbe mmad? nwetara ya. ?b? ?bara k'eji eme nnyocha ah? maka nje ahu n'ihe ga-eguzogide ya. [1]  Enwere ud? ?ba ocha na anya 5: A, B, CH, D E.

Kemgbe af? 1982, ?b? ?gw? mgbochi emere maka ya k'eji agw? ya. [1] [6] Otu mba ?wa akp?r? W?ld Helt ?gana?zesh?n kwur? n'?ga aka mma ka agbaa ?gw? mgbochi ?b?ch? am?r? onye ah? ma?b?r? n'?ga-ekwe omume. Enwere ike ?gbakwa ab?? ma?b? at? ka onwe ike r?? ?r? ka okwes?r?. ?gw? a n'ar? ?r? ruo pasent 95. [1]   Ihe d?ka mba 180 ji ?gw? a mee ihe n'obodo ha d? iche iche na af? 2006. [7]   Ekwukwara n'?d? mkpa ka enyochaa ?bara nke?ma tupu ewere ya mee ihe ma?b? were okpu nna b? enyi maka mmek?ah? maka mgbochi ya. Ka mmad? si leta onwe ya anya n'adabere ka osi jide onye ahu. Nye nd? nwere ?r?a nd??z?, enwere ike inye ha ?gw? tenof?va ma?b? ihe d? n'ime ah? nke n'enyeaka egbochi ?r?a n'ime ah? ga-aba uru, mana ?n?ego ha d? el?. Itinyere mmad? umeji ?h?r? maka umeji mebiri emebi. [1]  

Otu onye n'ime mmad? at? bi n'uwa enwetala ya na nd? ha, nke g?nyere nde 240 ruo 350 b? nd? oji nke?ma. [1] [8] ?d? ?ba ?chananya a n'egbu  ihe kar?r? puku 750 kwa af?. Ihe ka n'?n??g?g? nd? bi na ?d?da anyanw? Esia na mba Afr?ka  nd? n? na pasent 5 na 10 b? nd? okenye nwere nd? siri ike. Na mba Urop n'ow?wa anyanw? Amer?ka, naan?  1 pasent nwere ya. [1] Ama ya d?ka ?ba ?chananya serum na oge mb?. [9] Nd? n'eme nnyocha ch?r? iwep?ta nr? nke nwere ?gw? HBV. [10]  ?r?a a nwere ike inweta enwe. [11]   At?:Infobox medical condition (new)

Njik? [ dezie | dezie ebe o si ]

  1. 1.00 1.01 1.02 1.03 1.04 1.05 1.06 1.07 1.08 1.09 1.10 1.11 " Hepatitis B Fact sheet N°204 ". who.int . July 2014. Retrieved 4 November 2014.
  2. Raphael Rubin; David S. Strayer (2008). Rubin's Pathology : clinicopathologic foundations of medicine ; [includes access to online text, cases, images, and audio review questions!] (5th ed.). Philadelphia [u.a.]: Wolters Kluwer/Lippincott Williams & Wilkins. p. 638. ISBN 9780781795166 .
  3. 3.0 3.1 3.2 " Hepatitis B FAQs for the Public ? Transmission ". U.S. Centers for Disease Control and Prevention (CDC). Retrieved 2011-11-29.
  4. Chang MH (June 2007). "Hepatitis B virus infection". Semin Fetal Neonatal Med . 12 (3): 160?167. doi:10.1016/j.siny.2007.01.013. PMID 17336170.
  5. Thomas HC (2013). Viral Hepatitis (4th ed.) . Hoboken: Wiley. p. 83. ISBN 9781118637302 .
  6. Pungpapong S, Kim WR, Poterucha JJ (2007). "Natural History of Hepatitis B Virus Infection: an Update for Clinicians". Mayo Clinic Proceedings . 82 (8): 967?975. doi:10.4065/82.8.967. PMID 17673066.
  7. Williams R (2006). "Global challenges in liver disease". Hepatology . 44 (3): 521?526. doi:10.1002/hep.21347. PMID 16941687.
  8. Schilsky ML (2013). "Hepatitis B "360"". Transplantation Proceedings . 45 (3): 982?985. doi:10.1016/j.transproceed.2013.02.099. PMID 23622604.
  9. Barker LF, Shulman NR, Murray R, Hirschman RJ, Ratner F, Diefenbach WC, Geller HM (1996). "Transmission of serum hepatitis. 1970". Journal of the American Medical Association . 276 (10): 841?844. doi:10.1001/jama.276.10.841. PMID 8769597.
  10. Thomas, Bruce (2002). Production of Therapeutic Proteins in Plants . p. 4. ISBN 9781601072542 . Retrieved 25 November 2014.
  11. Plotkin, [edited by] Stanley A.; Orenstein,, Walter A.; Offit, Paul A. (2013). Vaccines (6th. ed.). [Edinburgh]: Elsevier/Saunders. p. 208. ISBN 9781455700905 .