Mmiri

Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
mmiri
type of chemical entity
obere ?d? nke oxide , dihydrogen chalcogenide   Dezie
nwere ojiji nuclear reactor coolant , hydroponics , refrigerant   Dezie
nwere mmet?ta ??? ??? ???? ??? 20?6   Dezie
conjugate acid hydronium   Dezie
conjugate base hydroxide ion   Dezie
usoro kem?kal? H₂O   Dezie
canonical SMILES O   Dezie
nkeji oge triple point , critical point   Dezie
safety classification and labelling Regulation (EC) No. 1272/2008 , NFPA 704: Standard System for the Identification of the Hazards of Materials for Emergency Response   Dezie
subject has role natural resource , primary metabolite   Dezie
agwa Unicode ?? , ?? , ??   Dezie
mmiri

Water ma obu ( Igbo : Mmiri ) bu ihe a na'kpo na Igbo Mmiri. N' ala igbo a'na eji kwa mmiri eme ihe ?che ?che. Inwere Ike nnu mmiri ma obu-kwa jiri ya shie nri. Nd? igbo na ejikwa mmiri asa cha ma banye abacha (cassava) maka ime p?ta akpu ana eriri nya'na abacha mmiri.

Mmiri na ?d?nana nd? igbo [ dezie | dezie ebe o si ]

Na oge gboo, na mpaghara ala igbo di iche iche, ebe obula enwere nnukwu mmiri a na-ah? mm?? mmiri nke  ana-efe maka ?nye nwa, ?ganihu na ?k? ugbo ma ?bu izu ah?a. ?m?maat? bu Ogbuide na ?gwuta (Oguta), Urashi, Ota mmiri  gbakwunyere Njaba n?kwa na Imo Steeti nya na Orimili, Omambala na Idemili d? na Anambra Steeti. N’ebe ?f?d? na ala igbo, a na-aw?sa mmiri n’?kw? nwany? a na-al? ?h?r? ka ? na-abanye n’?l? ?h?r? ya. Nka'a na egosi nnabata nwanyi ah? ka mbata ya ezi n'?l? ah? b?r? ije mmiri.

?n?d? ?nweta mmiri na nd?da ?w?wa anyanw? Nigeria n'oge ugbu a [ dezie | dezie ebe o si ]

Enwere nd? ?ch?ch? nch?kwa Osimiri ( River Basin Authorities ) Iri na otu d? na Nigeria. Emep?tara ha ka mee ka mmiri d? maka oru ugbo na ihe nd? ?z?.Otu n’ime ha b? Anambra - Imo River Basin Development Authority. ?t?t? obodo na nd?da ?w?wa anyanw? (South East) Nigeria na-enwe ?k? mmiri d? ?cha. Enwere ?t?t? ihe kpatara na enwegh? mmiri d? ?cha n’obodo mepere emepe na n’ime ime obodo na nd?da ?w?wa anyanw? Nigeria.

Ab? foto [ dezie | dezie ebe o si ]

mmiri okwute




Okwu mmalite [ dezie | dezie ebe o si ]

Okwu "parts":[{"template":{"target":{"wt":"gloss","href":"./Template:Gloss"},"params":{"1":{"wt":"water"}},"i":0}}]}' data-ve-no-generated-contents="true" id="mwuw" typeof="mw:Transclusion">'"parts":[{"template":{"target":{"wt":"lang","href":"./Template:Lang"},"params":{"1":{"wt":"gem-x-proto"},"2":{"wt":"*watar"}},"i":0}}]}' data-ve-no-generated-contents="true" id="mwnw" title="Proto-German-language text" typeof="mw:Transclusion">* watar ' sitere na Old English wæter , site na Proto-German *watar (isi iyi nke Old Saxon watar, Old Frisian wetir , Dutch water, Old High German wazzar , German Wasser , vatn, Gothic (wato), site na Proto -Indo-European *wod-or, ?d? mgb?r?gw? *wed- ('mmiri'; 'mmiri'). [1]

  1. Water (v.) . www.etymonline.com . Online Etymology Dictionary. Archived from the original on 2 August 2017. Retrieved on 20 May 2017.