Ihu mb?

Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?

Edemede egosip?tara
Dora Akunyili
Dora Akunyili

Dora Nkem Akunyili (am?r? ya na abali 14 n'?nwa asaa n-af? 1954 ? ya anw?? n'abali asaa n'?nwa isii na-af? 2014). ? b? onye Nt?ziaka nke ?l?-?ru ndi (Director General) National Agency for Food and Drug Administration and Control (NAFDAC) nile di na Naijiria. B?kwara Onye isi Mgbasaozi nke ala Naijiria (Nigerian Minister of Information and Communications) site na-af? 2008 ruo 2010.

? b? onye Nt? ?gw? nke ndi bekee na-akp? Pharmacist nakwa onye ?r? G?vament ama-ama na mba ?wa tinyekwara n'onwetara ?t?t? inwe site n'?r? ya 'Pharmacology', 'Public Health' na 'Human Rights

Foto egosip?tara
Ọjà
?ja

?ja b? ngwa egwu si n'?w?wa anyanw? Naijiria nke a na-ejikar? ngwa nd? Naijiria nd? ?z? d? ka ekwe, udu, igba, okwa na ichaka/osha eji agu egwu. Ngwa egwu a p?r? iche ‘na-ekwu okwu’ ka nd? na-ak? egwu na nd? na-agba egwu, na-agba egwu. N'oge a na-agba egwu mmawu na ?w?wa anyanw? Naijiria, onye ?f?f? oja na-edu egwu na ab? otuto. Onye isi ofufu ?ja na-enwe ike iwep?ta ?t?t? ?da d? ka okwu ?n?. ? b?r? na onye d? mkpa abanye n'ime oghere igba egwu, onye n'afu ?ja nwere ike iji ngwa egwu a kp?saa aha onye ah?.

Lee foto nd? ?z? na Commons .
? b?r? na ? nwere Aro, edemede, ma ? b? foto ? choro ka egosi na peeji a, biko dep?ta ha ebe a

? ma na...
Otu Umu Nwanyi
Otu Umu Nwanyi

Aro g?
? nwere aro, edemede ma ? b? foto ? ch?r? ka egosi n'ih? mb? a, biko gbaa mbo ka ? dep?ta, k?waa na tinye njik? ha na peeji ak?k? a

Sonye any?
Mmanya nkwụ
Mmanya nkw?

NN??!
? na-ag?, na-ede, na-at?ghar?kwa as?s? igbo? Any? ch?r? enyemaka g?!

Any? jik?ta aka ?n?, any? ga emep?ta ihe d? ukwu!

?r? Wikimedia nd? ?z?

? b? nd? edit? af? ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ?gbak? anagh? akw? ?gw? nke na-anabatakwa ?t?t? nd? ?r? af? ofufo maka ?mep?ta ihe n'?r? Wikimedia ?z? : any? nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ?r? Wikimedia nd? ?z? edere n'okpuru ebe a d? na Bekee

Wikipedia as?s? ?z? na Africa