Ekwent?

Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
Ekwent? rotary ochie

Ekwenti b? igwe okwu nkwuk?r?ta nke na-enye mmad? ab?? ma ? b? kar?a ohere ?me mkpar?ta ?ka mgbe ha anoghi ibe ha nso ka an? olu ha ozugbo. Ekwenti na-agbanwe ?da, nke a na-ah?kari na nke kachasi mma n'olu mmadu, n'ime akara eletr?niki nke a na'agbanwe site na eriri ?wa keb?l? na nkwuk?r?ta chanielu nd? ?z? na ekwenti ?z? nke na-emeghar? ?da ah? nye onye ?r? na-anata ozi ahu. Okwu a sitere na Grik: τ?λε (t?le, anya) na φων? ( ph?n? , olu), ha niile p?tara olu tere aka. Ihe eji marakarisia ya b? ekwent?, nke malitere ?r? kamgbe mmalite histiri ekwenti.

[1]

N'af? 1876, Alexander Graham Bell b? onye mb? e nyere ikike ikike United States maka ngwa?r? nke mep?tara ?da olu mmad? nke ?ma na ngwa?r? nke ab??. [2] ?t?t? ndi ?z? mechara mep?taba ngwa ?r? a, ma gh?? ngwa ngwa na az?maah?a, g??menti, na ezin?l?.

Ihe ndi di mkpa nke ekwenti gunyere igwe okwu ( tiransimita ) iji kwuo okwu na ?yefonu (resiva) nke na-emep?ta olu na ebe tereaka. [3] A na arunye onye nnata na onye nzip? ozi n'ime otu ekwenti nke a na-eweli elu na nti na ?n? n'oge mkpar?ta ?ka. Onye na-ezip? ozi na-agbanwe ebili an?mihe nyegara mgbaama eletrik nke a na-eziga site na usoro mkpak?rita?ka sistem gaa na ekwenti na-anata anata, nke na-agbanwere mgbaama ah? ka ? b?r? ?da a na-an? ?f?m na aka onye nnata ozi ma ? b? ?ka okwu dal?-?da. Ekwenti na-enye ohere izipu ozi n'ak?k? ab?? n'otu oge.

?t?t? ekwenti nwekwara ihe na-ad? aka na nt?, d? ka mgb?r?gba ma ? b? ihe ngosi anya, iji kp?saa oku ekwenti na-abata. A na-amalitekari oku ekwenti na kiib?d? ma ? b? mpinye, nke a na-etinye na ekwenti, iji tinye akara ekwenti, nke b? adiresi ekwenti onye na-anata oku na sistem? mkpak?rita, mana ?z? ndi ?z? di na ak?k? mmalite mgbe ekwenti bidoro.

  1. phone | Etymology, origin and meaning of phone by etymonline . www.etymonline.com . Archived from the original on 2020-10-27. Retrieved on 2020-10-15.
  2. Who Is Credited With Inventing the Telephone . Library of Congress . Archived from the original on 2020-10-18. Retrieved on 2020-10-14.
  3. United States Coast Guard Sound-Powered Telephone Talkers Manual , 1979, p. 1 . Archived from the original on 2018-05-14. Retrieved on 2018-05-13.