Copyright infringement

Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
Copyright infringement

Mmebi iwu nwebiisinka (mgbe ?f?d? a na-akp? piracy) b? ojiji nke ?r? echekwara site na nwebisiinka na-enwegh? ikike maka ojiji ebe ach?r? ikike d? otu ah?, si otu ah? na-emebi ?f?d? ikike p?r?iche enyere onye ji nwebisiinka, d? ka ikike imep?taghar?, kesaa, igosip?ta. ma ? b? r?? ?r? echedoro, ma ? b? r?? ?r? mmep?ta ihe. Onye ji ikike nwebiisinka na-ab?kar? onye mep?tara ?r? ah?, ma ? b? onye mbip?ta ma ? b? az?mah?a ?z? ekenyela ikike nwebiisinka. Nd? ji ikike nwebiisinka na-akp?ku usoro iwu na tekn?z? iji gbochie na taa ntaramah?h? nwebiisinka