Wikimedia Foundation B??d? nke Trustees/Kp?? maka nzaghachi: Ntuli aka B??d? nke Trustees

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
Outdated translations are marked like this.

Nsogbu a ga edozi

Wikimedia Foundation na mmeghar? etoola n'ime af? iri gara aga, na Board ab?r?la otu na nhazi ma usoro N'ihe nlebanya ?ch?ch? nke af? 2019 , ikike, ?r? ?r? na enwegh? nnochite anya ihe d? iche iche nke mmeghar? ah? ka ekwuru d? ka nchegbu.

N'af? 2021, a t?lere ?f?d? n'ime nchegbu nd? a n'oge Oku maka nzaghachi: oche b??d? obodo . 2021 B??d? nke Trustees nh?p?ta g?nyere omume emelitere ka ?malite ilebara nchegbu nd? edep?tara n'elu. agbakwunyere oche ab?? ?z? iji gboo mkpa ikike B??d?. A na-eji ?t? vootu nwere ike ?fefe otu iji kwalite ohere maka nn?chite anya iche iche nke mmeghar?. Nd? nlek?ta kesara nka ha ma gwa nd? na-aga ime ka ha kesaa nke ha iji gwa nd? ntuli aka.Mgbasa ozi sara mbara na ?t?t? as?s? na-ach? nd? na-eme ntuli aka na nd? ntuli aka n'?t?t? obodo n'?z? nzik?r?ta ozi.

N'ime oku nke 2022 maka nzaghachi a, any? nwere olile anya ?ch?p?ta az?za nd? ?z? iji gosip?ta ?d? mmeghar? na b??d?. N'?gbakw?nye, any? ch?r? iji ohere a m?ta n'aka nd? obodo gbasara ?mek?r?ta nd? na-eme ntuli aka n'oge usoro ntuli aka.

Kp?? maka Imep?ta Nzaghachi

Site na oku maka nzaghachi a, any? na-ewere ?z? d? iche nke g?nyere nzaghachi obodo site na usoro 2021. Kama iji at?mat? na-edu, a na-ahazi Oku ah? ka ? ga gburugburu n'aj?j? nd? b? isi. Ebumnobi a b? ?kpali mkpar?ta ?ka mkpok?ta yana mmepe at?mat? imek? ihe ?n?.

Daal? maka iwep?ta oge iji sonye na oku a maka nzaghachi yana inye aka wulite k?mitii nt?kwas? obi d? iche iche na nke na-ar? ?r? nke ?ma.Daal? maka iwep?ta oge iji sonye na oku a maka nzaghachi yana inye aka wulite k?mitii nt?kwas? obi d? iche iche na b??d? nke na-ar? ?r? nke ?ma.

Aj?j? nd? b? isi

  1. Kedu ?z? kacha mma iji h? na nd? nn?chite anya d? iche iche n'etiti nd? a h?p?tara ah?p?ta?
  1. Kedu ihe a na-at? anya maka nd? a ga at?nyere aka n'oge ntuli aka?
  1. Kedu ka nd? mmek? kwes?r? isi sonye na ntuli aka?

Kwur?tara aj?j? nd? b? isi

Otu esi eso

Nd? ?r? Ntughari Strateg? na G??ment? nwere ike ?kwado mkpar?ta ?ka n'?t?t? as?s? . A na-anabata mkpar?ta ?ka n'as?s? ? b?la, n'agbanyegh? na any? nwere ike ?dabere na nd? ns?ghar? af? ofufo iji nyere aka ch?k?ta as?s? any? na-enwegh? na nd? ?r?. ? nwere ike ?h? njik? mkpar?ta ?ka n'?t?t? as?s? na teb?l d? na K?k?r?ta ibe aj?j? nd? b? isi . ? nwere ike ?ch?ta mkpar?ta ?ka na Telegram Board selection chat|nkata nh?r? b??d? telegram . Kp?t?r? onye nhazi na mpaghara g? iji hazie mkpar?ta ?ka obodo ma ? b? nye nzaghachi.

Usoro iheomume

  • Disemba 23: Nkwup?ta nke oku maka nzaghachi
  • 10 Jen?war?: Kp?? maka nzaghachi mepere emepe
  • 16 Febr?war?: Kp?? maka mnmechi nzaghachi
  • 26 Febr?war?: Bip?ta ak?k? ikpeaz? nke oku maka nzaghachi

N'izu ? b?la, otu Mmeghar? Strateg? na G??ment? ga-ebip?ta akuko izu ?ka iji weghara nzaghachi na mkpar?ta ?ka na-eme n'ime izu gara aga.

Ozi ndabere bara uru

B??d? nke Trustees b? otu na-ach? maka Wikimedia Foundation otu nd? ?r? +450 na-akwado mmeghar? mba ?wa nke ?t?t? nar? ?r?, obodo, na nd? mmek? hibere. Naan? ?r? Board b? ilek?ta njikwa nke Wikimedia Foundation. Or? B??d? b? ilek?ta njikwa nke Wikimedia Foundation. Nke a g?nyere:

  • Isonye na ?t? at?mat? ogologo oge Wikimedia Foundation.
  • Nleba anya n'ihe omume na ego iji h? na ego na-ad? mma, kwek?? n'ozi yana kwek?r? n'?r? iwu.
  • ?nweta, ijikwa, inye nd?m?d?, na ?t?kwa ?gw? ?r? maka onye isi oche Wikimedia Foundation.

Ozi nd? ?z? d? na Akw?kw? B??d? .

Hukwa