Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
B?afra
b?la obodo ndi Igbo, nke p?tara ihie n'af? 1967. Ndi bekee hap?r?
Naigeria
na 1960, wee nyehachi ndi ala Naigeria obodo ha. Ndi Igbo na ndi Hausa, b? ndi n'achi Naigeria n'oge ahu luru ogu na 1967.
Ihe butere ?g? ahu: Uf?d? ndi ?m? ok?r?bia agha nke
Naigeria
(?t?t? n'ime ha b? ndi Igbo) gbara mgba okp?r? n'ebe isi ?chichi ndi isi ala anyi Naigeria n?. Ha sitere na mgba okp?r? ahu were gb?o ?f?d? ndi isi ala anyi (?f?d? n'ime ha b? ndi
Ha?sa
) nke ndi bekee nyefere ?chichi n'aka t?p? ha hap? obodo anyi. Ha wee gbanwe ?chichi obodo anyi ma were onye isi agha ha mee ye onye isi ala Naigeria. Aha ya b? Major Aguiyi Ironsi (Igbo).
?t?t? ndi agha Naigeria b? ndi Hausa, were iwe mmegwata ogb?o
Major General Aguiyi Ironsi
, ma were Gen.Yakubu Gowon (Hausa-Benue) dochie anya ya. N'iwe na ?numa ha were gbuo ?t?t? ndi Igbo b? ndi isi agha nke Naigeria, ya na ndi Igbo aka ha di ?cha n? n'ala ndi Hausa nke b? isiala Naigeria.
Lt Col. Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu
b? onye na achi ndi ?w?wa anyawu Naigeria n'oge ahu, were ju? enyem-aka maka igbochi ogbugbu nke ndi Igbo n? na ala ndi Hausa, kama ndi n'achi ala anyi egeghi ya nt?. Ihe a mere ndi Igbo, ndi ikwere na ndi Ijaw jiri were kewap? onwe ha na Naigeria. Ha were malite kp?wa onwe ha obodo "B?afra". Ndi nachi ala Naigeria anabataghi ya. Ya mere n'af? (otu p?k?,narri ?tol?,iri isii na asaa) ma o b? 1967 obodo Naigeria na ala B?afra wee malite ?g?. Nke gbaruru af? at?, ma kw?sin'af? 1970.