Igbo Wikimedians User Group

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Igbo Wikimedians User Group and the translation is 95% complete.
Outdated translations are marked like this.
    Main page Members Meetups Projects Events Partnerships Reports Internal Grants By-laws




    Igbo Wikimedians b? otu nd? nsonye na ?r? Wikimidia tinyere uchu n'?r? ?r? Wiki d? iche iche met?tara As?s? Igbo na omenala. Otu a b? otu n'enye ohere njik? aka n'?r? nke otu nd? ?z? iji kwalite As?s? Igbo.O na-enyekwa ohere nsonye nye onye ?b?la maara as?s? Igbo n'ogo mm?ta ?b??la.

    Ak?k? banyere Mmalite Any?

    Any? malitere ?r? Wiki any? site n'?r? akp?r? Wikipedia Igbo Women Edit-a-thon Project na 2016

    Site na mkpali mmep?tara na ezi nzaghachi d? ukwuu nke ?r? a nwetere, na ngosip?ta na As?s? Igbo b? otu n'ime as?s? aka as? na Naijiria; any? nwere mkpebi ?gbasa ?kp?r? ?r? ma hiwe at?mat? nke g?nyere mgbasa ozi iji kp?bata nd? ndezi as?s? Igbo bi na Nigeria, ikwalite mm?ta nka ndezighar? nke nd? ndezi as?s? Igbo bi na Naijiria na ngosip??ta nke ikwalite ederede na mpaghara Wikipid?a Igbo site n'?t?ghar? na ikep?ta peeji ?h?r? na as?s? Igbo,site na nsoro Usoro nch?k?ta Wikimedia

    Okwu mmalite

    Igbo Wikimedians User Group b? otu nd? nsonye ?r? Wikimedia tinyere uchu n'?r? Wiki d? iche iche met?tara as?s? Igbo na omenala.Otu a b? Otu n'enye ohere njik? aka ?r? nke otu nd? ?z? iji kwalite As?s? Igbo. ? b? otu na-akwado nsonye onye ?b?la nwere nka mm?ta as?s? Igbo n'ogo ?b?la. N'abali Ise nke ?nwa Mee nke af? 2018,nd? k?mittii Njikota kwadoro ar?r?? maka ?m?m? any? d? ka User Group.Nke a b? Ndetu gbasara nke a.

    Ebumnuche

    • Inye nk?wa ?r? Wikimedia d? iche iche nye nd? Igbo maara as?s? Igbo n'ogo ?b?la.
    • Nkwado nye nd? Igbo maara as?s? Igbo n'ogo ?b?la ka ha b?r? nd? nsonye.
    • Ich?k?ta ?gbak? na ikwado nd? Igbo maara as?s? Igbo n'ogo ?b?la ? b? nd? nsonye nke ?gbak?.
    • ?r? ?r? na nlebanya nkwalite na mmepe nke ?r? Wikimedia nd? ?z? met?tara as?s? Igbo.
    • Nkwalite nke isiokwu met?tara as?s?, Omenala na ?gbak? Igbo.
    • Inwe njik? aka nke otu,?gbak? na mmad? inweta ego enyemaka ?r? na ihe ?r? nd? ?z? iji kwalite ?nye mm?ta n'efu nke ga akwalite ?r? Wikimedia gbasara as?s? Igbo.

    Ihe Nd? k?wap?tara Any?

    As?s? Igbo b? otu n'ime as?s? ala ana as??kaar? na Naijiria ma nd? n'as? ya b? nd? Igbo b? ?m? amaala nke mpaghara nkewa ugbu a b? mpaghara ?w?wa anyanw? nke Naigeria nke nwere ?n? ?g?g? Nde Mmad? iri at? na an? (2016 est) n'etinyegh? nd? Igbo bi na Mba nd? ?z?. Obere ?n? ?g?g? nd? Igbo ka enwere ike ih?kwa nana Cameroon na Mba Equatorial Guinea.

    Ebumnuche otu Igbo Wikimedians User group b? ilekwasa ezi anya nye ?n? ?g?g? nd? n'as? as?s? Igbo iji h? na enyere nkep?ta ederede na ?g?g? Ihe ederede na ngalaba oru Wikimedia Igbo d? iche iche ezi nlebanya.

    Any? tinyere uchu ?h? na at?mat? na ?r? any? ga enwe isiokwu n'elebanya ebe as?s? na omenala d? na ?kp?r? ?r? na ihe nlegaranya any? na nnukwu nlegaranya nke njem Wikimedia ga-enwe njik?.

    Nd? Ch?p?taara Otua

    Nd? enwere ike ?kp?t?r? maka Wikimedia Foundation

    Otu Mmalite

    Use this format to sign your name * [[User:Your username|Your real name]]

    Nd? Ch?r? Isonye

    Any? Ch?r? nd? ? b? mmas? ha isonye any?,Kesaa ma r?? ?r? met?tara nlegaranya na ihe any? ch?r? inweta. ? b? otu na anabata onye ? b?la maara as?s? Igbo na ogo ? b?la.Ebe obibi g? na as?s? g? abuchagh? ihe d? karichara mkpa.? b??r? na ?ch?r? isonye, biko zipu ozi osisi nye Tochi Precious site n'?p?aka na envelop ,? ga azahach? g? tupu abal? ab?? agachaa.

    At?mat? ?r?

    • Nz?k? kwa ?nwa
    • ?r? ndezighar? ederede.
    • ?r? Nseta foto
    • ?r? ?l? Akw?kw? Otu Kl?b Wiki nke mpaghara ?w?wa anyanw? Naijiria na njik? aka nke ngalaba nkuzi as?s? Igbo nke Mahadum nd? d? na mpaghara ?w?wa anyanw? nke Naijr?a.
    • Njem Ik?wap??ta na Nzisa ozi gbasara Otu.
    • ?ma aka Foto
    • ?r? nt?ghar? Ederede
    • Nkep?ta ederede na wikitionary na Wikikwotu

    ?kwa

    Any? enweela Templeti nhazi Lexeme Wikidata Igbo.N'?nwa Mee ah?p??tara any? d? ka otu n'ime as?s? tinyere uchu n'?r? gbasara lexicographical data nke kpalitere nkuzi mb? nke Wikidata Lexeme Nkuzi Lexeme Wikidata Igbo na abal? iri ruo iri na otu nke ?nwa Jula? nke af? 2021 .I nwere ike ? g? maka nke a ebe a: Wikidata Lexicographical data/Focus languages

    Akara enwere ike iji kp?t??r? any?

    Ebe ?l? ?r? any? d?

    Cavic Nigeria,N?mba 30 Ogige Agadez, d? na ncherite ihu ?l? ?r? Glo,na Mp?ga Aminu Kano Crescent,Wuse 2, Abuja, Nigeria.

    Soshial Mid?a: P?a aka na na ebe mp?aka ?b?la d? na ala iji ga na ogige soshial Mid?a any?