Mahathir Mohamad (m?r? July 10 , 1925) b? onye nke an? (1981-2003) na nke asaa (2018-2020) Pra?m Minista nke Malaysia . [1] N'oge ?ch?ch? ya, ak? na ?ba Malaysia tolitere ngwa ngwa ma belata ?da ogbenye nke ukwuu. [2] A maara ya d? ka "Nna nke Modernization na Malaysia" n'ihi ?r? ?t?t? nnukwu ihe owuwu. [3] [4] [5]