한국   대만   중국   일본 
Iku azu - Wikipedia, Njikota edemede nke onyobul? Jump to content

Iku azu

Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
Igbo Fisherman

Nd?gbo nwere ?t?t? aka ?r? e ji mara ha nke otu n'ime ya b? ?k? az?. ? b? nd? bi na ak?k? mmiri na ak?kari az? , oge ?b?la ha n? na mmiri na ak? az?. Ngwa ?r? ha ji ak? az? g?nyere ukpo na ibolo, ha ab?? b? kar? ihe e ji kar? ak? az? , ebe ufodu jikwa ngiga ak? az?. Ndi e ji ?k? az? mara n'ala Igbo b? Anam, Ogbaru, Atani, Osomala, Aguleri, Delta, Umerum na obodo ndi ozo bi nso n'mmiri. [1]



Ab? foto [ dezie | dezie ebe o si ]

Ebensidee [ dezie | dezie ebe o si ]

  1. J.C Onuora (2015) Usoro Omumu Igbo Maka Sekondri Nta, Patmonic Printers & Publishers Ltd