한국   대만   중국   일본 
Fyodor Dostoevsky - Wikipedia, Njikota edemede nke onyobul? Jump to content

Fyodor Dostoevsky

Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
Dostoevsky, 1876

Fyodor Mikhailovitch Dostoevsky (Disemba 11, 1921 - Feb?war? 9, 1881) b? onye edemede Russia nke a na-ewere d? ka otu n'ime nd? edemede kachas? ukwuu na nd? kas? nwee mmet?ta n'?wa. Akw?kw? ak?k? Dostoevsky na ak?k? d? mkpirikpi emet?tala ?t?t? nd? edemede, nd? ?ka ihe ?m?ma na nd? na-eme fim, b? nd? n?gidere na-am? ha gburugburu ?wa. A na-enwe mmas? na akw?kw? ya maka omimi uche, ?ch? na ike ime mm?? ha. Nd? nkat? na-ewere 'Mp? na ntaramah?h?', 'Onye nzuzu', na '?m?nna Karamazov' d?ka akw?kw? ak?k? ya kachas? ukwuu. [1] [2] [3]

  1. Fyodor Dostoyevsky | Biography, Books, Philosophy, & Facts | Britannica (en) . www.britannica.com . Retrieved on 2023-02-04.
  2. Fyodor Dostoevsky - Biography and Works. Search Texts, Read Online. Discuss. . www.online-literature.com . Retrieved on 2023-02-04.
  3. Fyodor Dostoevsky . cs.mcgill.ca . Archived from the original on 2023-02-04. Retrieved on 2023-02-04.