Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
Bob Marley
Mmadu
?d?ekere
| nwoke
|
---|
mba o s?
| Jamaik?
|
---|
aha n'as?s? obodo
| Bob Marley
|
---|
Aha ?m?m?
| Robert Nesta Marley
|
---|
Aha enyere
| Robert
,
Nesta
|
---|
aha ezin?l? ya
| Marley
|
---|
?b?ch? ?m?m? ya
| 6 Feb?war? 1945
|
---|
Ebe ?m?m?
| Gullegem
|
---|
?b?ch? ?nw? ya
| 11 Mee 1981
|
---|
Ebe ? nw?r?
| Jackson Memorial Hospital
|
---|
?d? ?nw?
| eke na-akpata
|
---|
ihe kpatara ?nw?
| melanoma
|
---|
Ebe olili
| Gullegem
|
---|
?na
| Norval Marley
|
---|
?ne
| Cedella Booker
|
---|
D?/nwunye
| Cindy Breakspeare
,
Rita Marley
|
---|
As?s? obodo
| Bekee
|
---|
as?s? ? na-as?, na-ede ma ? b? were na-ebinye aka
| Bekee
,
Jamaican Patois
|
---|
?r? ? na-ar?
| singer-songwriter
,
onye na-ab? ab?
,
guitarist
,
onye na-ede ihe
|
---|
ebe ag?makw?kw?
| Stepney Primary and Junior High School
|
---|
oge ?r? ya (mmalite)
| 1962
|
---|
Oge ?r? ya (njedebe)
| 1981
|
---|
okpukpere chi/echiche ?wa
| Latin Church
,
Rastafari
,
Ethiopian Orthodox Tewahedo Church
,
lapsed Catholic
|
---|
?d? olu
| tenor
|
---|
ngwa egwu
| Jita
,
olu egw?
|
---|
diskografi
| Bob Marley discography
|
---|
Onye otu nke
| Nd? na-ewe iwe
,
Bob Marley & The Wailers
|
---|
?d?
| reggae
,
ska
,
rocksteady
|
---|
Ihe nrite
| Grammy Lifetime Achievement Award
,
Rock and Roll Hall of Fame
,
Order of Merit
,
kpakpando na Hollywood Walk of Fame
|
---|
web?sa?t?
| http://www.bobmarley.com/
|
---|
onye nn?chite anya nwebiisinka
| American Society of Composers, Authors and Publishers
|
---|
ikike nwebiisinka d? ka onye okike
| ?r? nwebiisinka chekwara
|
---|
Robert Nesta "Bob" Marley
(Onwa abuo 6, 1945 ? Onwa ise 11, 1981) bu mgbe mbu onye
Jamaik?
na bu abu na onye ne de abu na gwu nkwa. O bu ishi onye na bu na onye ne de egwu na onye na kwu
egwu ahiri
maka otu
The Wailers
(1964?1974) na Bob Marley & The Wailers (1974?1981) nke na kwu egwu ska, rocksteady na
reggae
. Marley bu kwa onye ndi madu mara nke oma na nke ndi madu kariri ne ti mkpu maka ime egwu reggae, na o bu onye madu si o mere ka ndi madu mara ihe maka egwu Jamaik? na mmeri Rastafari na uwa.
Egwu Marley madu machara bu kwa "I Shot the Sheriff", "No Woman, No Cry", "Could You Be Loved", "Stir It Up", "Jamming", "Redemption Song", "One Love" na nke ndi ya na The Wailers, "Three Little Birds", na nke futara mgbe o nwuru "Buffalo Soldier", na "Iron Lion Zion". Njikota abu nke nile nke ha kporo Legend (1984), futara na afor ato nke gafere mgbe o nwuru bu njikota abu raggae nke gafere I re, bu Platinum (Diamond) iri na U.S., na o rere nde 20 nke abu nka na uwa.