한국   대만   중국   일본 
?j? - Wikipedia, Njikota edemede nke onyobul? Jump to content

?j?

Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
Oj?
obere ?d? nke nut , nut   Dezie
mbumputauwa nke taxon Cola   Dezie
?j?

?j? n'omenala ndi Igbo b? mkp?r? osisi eji eme ?bia nakwa emume. ?j? b? ihe mb? a na-enye onye ?b?a ?b?la n' ala Igbo. Nd? Igbo na-akwanyere Oji ugwu nke ukwuu. Naani ndi nwoke na-ari elu ?ji mana ndi nwanyi anagh? ari ya.

?ta oke ?j? na-erigh? nri na-ebute Kansa, maka ?j? nwere ihe ana-kpo N- nitroso . N'ala Naigeria , ebe ?t?t? mmadu na-ata ya, N'Omenaala Igbo, mmemme niile ha na-eme iwu megidere na ?j? ga ad? ya n'ihi na ? b? ?j? ka ji ekpe ekpere site na-?g? ya ka ihe gaara ha nke ?ma. Omenaala nd? a g?nyere ?l? nwaany?, echimechi,ikup?ta nwa nakwa nd? ?z?. Naan? na-ikwa ozu ka nd? igbo anagh? eji ?j?.

Lee nke ?z? [ dezie | dezie ebe o si ]