Shi Wikipedia, njikota edemede nke onyobul?
?gw? ?gb?gba Hepata?tis B
[ I[ File:US Navy 070406-N-5627R-326 Airman Sandra Valdovinos, from Delano, Calif., administers Airman Adam Helton, from Mesa, Ariz., a Hepatitis B vaccine.jpg | thumb ] ]
?gw? ?gb?gba Hepata?tis B
b? ?gw? emere maka ?r?a umeji nke ab??.
[1]
Nt?ziaka enyere maka ya b? ka agbaa ya nwatak?r? ozugbo am?r? ya, ma gbakwuo ya ugbo ab?? ma?b? at?. Nd? nwere ?r?a obiri na aja ?cha na nd? ah? ha esichagh? ike kwes?r? ?gba ya, ?b?lad? nd? am?r? mgbe ha erubegh? ?nwa itolu n’af?. Onyela nchekwa ruo pasent 95 nke nd? gbara ya mgbe kwes?r?.
[1]
?d?kwa mma inyocha ?bara nke onye gbarala ya iji mara ma ?r??la ?r? ka okwes?r?. Nd? ah? ha esichagh? ike nwekwara ike ?gba ya site na mgbe ruo na mgbe ma?b?r? n’?d? mkpa. Nd? nwere ?r?a ?meji mana ha agbagh? ?gw? ya kwes?r? itinye ?gw? ?bara mgbe ha n’agba ?gw? a. A na-eji nt?t? agbanye ya n’ime ah?.
[1]
Onwegh? ihe n’esochi mgbe mmad? gbara ya. Mana onwere ike igbu onye ah? mgbu ebe ?gbara ya. Onye d? ime na nwaany? n’enye nwa ara ga-ejikwa ya mee ihe. Onwebegh? mgbe ach?p?tara n’? na-enye nsogbu n’akwara ma?b? ak?k? nd?oz? nke ah? kar?a ebe okwes?r?. ?gw? maka ya nd? emep?tara b? site na nnyocha d? iche iche emere n’ebe ?t?t? mmad? n?. ?gw? nd?a n?, ma tinyere nd??z? ejik?tara.
[1]
Na mba Amer?ka k’ebu ?z? ch?puta ?gw? maka hepata?tis n’af? 1981.
[2]
Nke ka mma batara ah?a n’af? 1986.
[1]
Otu mba ?wa akp?r? W?ld Helt ?gana?zesh?n ji ya mee ihe d?ka ?gw? ha ga-eji eme ihe nke kas? mkpa maka nlek?ta ah?ike.
[3]
?n?eg? maka onye ch?r? ?z? ?t?t? b? d?la 0.58 na 13.20 maka otu n’af? 2014.
[4]
Na mba Una?ted Steeti ?n?ego ya b? site na d?la 50 na 100 maka otu.
[5]